Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 26
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Pọl zaara ọnụ ya n’ihu Agrịpa (1-11)

      • Pọl kọrọ otú o si ghọọ onye na-eso ụzọ Jizọs (12-23)

      • Ihe Festọs na Agrịpa gwara Pọl (24-32)

Ọrụ Ndịozi 26:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 25:13

Ọrụ Ndịozi 26:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 24:5, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2003, p. 15-16

Ọrụ Ndịozi 26:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2003, p. 15-16

Ọrụ Ndịozi 26:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 1:13, 14

Ọrụ Ndịozi 26:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 23:6; Fil 3:4, 5
  • +Ọrụ 22:3

Ọrụ Ndịozi 26:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 24:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 198-199

Ọrụ Ndịozi 26:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 24:20, 21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 199

Ọrụ Ndịozi 26:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “na-emegide aha Jizọs onye Nazaret.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1999, p. 29-31

Ọrụ Ndịozi 26:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:1, 2, 14
  • +Jn 16:2; Ọrụ 8:3; 1Kọ 15:9; Ga 1:13; 1Ti 1:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1999, p. 30

Ọrụ Ndịozi 26:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1999, p. 30-31

Ọrụ Ndịozi 26:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:3-5; 22:6-8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 200

Ọrụ Ndịozi 26:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “Ị na-emerụ onwe gị ahụ́ ma ị na-agba ndụdụ e ji achị anụ ụkwụ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 199-200

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1890

    Ụlọ Nche,

    8/1/2011, p. 23

    10/1/2003, p. 32

    9/1/1998, p. 30

    6/15/1990, p. 24

Ọrụ Ndịozi 26:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 22:14, 15; Ga 1:11, 12; 1Ti 1:12

Ọrụ Ndịozi 26:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 22:21; Ro 11:13

Ọrụ Ndịozi 26:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 61:1
  • +Kọl 1:13
  • +Jn 8:12; 2Kọ 4:6
  • +Efe 2:1, 2
  • +1Jn 3:5

Ọrụ Ndịozi 26:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:22
  • +Ọrụ 9:28
  • +Mt 3:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 200

Ọrụ Ndịozi 26:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:30, 31

Ọrụ Ndịozi 26:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 24:27, 44; Ro 3:21

Ọrụ Ndịozi 26:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:7; 35:19; Aịz 50:6; 53:5
  • +Ọm 16:10
  • +Ọm 18:49; Aịz 11:10; Lu 2:30-32

Ọrụ Ndịozi 26:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 201-202

    Ụlọ Nche,

    12/15/2001, p. 24

Ọrụ Ndịozi 26:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 18:20

Ọrụ Ndịozi 26:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2003, p. 16-17

Ọrụ Ndịozi 26:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 202

    Ụlọ Nche,

    11/15/2003, p. 16-17

Ọrụ Ndịozi 26:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 202

Ọrụ Ndịozi 26:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 23:26, 29; 25:24, 25

Ọrụ Ndịozi 26:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 25:11, 12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 26:1Ọrụ 25:13
Ọrụ 26:2Ọrụ 24:5, 9
Ọrụ 26:4Ga 1:13, 14
Ọrụ 26:5Ọrụ 23:6; Fil 3:4, 5
Ọrụ 26:5Ọrụ 22:3
Ọrụ 26:6Ọrụ 24:15
Ọrụ 26:7Ọrụ 24:20, 21
Ọrụ 26:10Ọrụ 9:1, 2, 14
Ọrụ 26:10Jn 16:2; Ọrụ 8:3; 1Kọ 15:9; Ga 1:13; 1Ti 1:13
Ọrụ 26:13Ọrụ 9:3-5; 22:6-8
Ọrụ 26:16Ọrụ 22:14, 15; Ga 1:11, 12; 1Ti 1:12
Ọrụ 26:17Ọrụ 22:21; Ro 11:13
Ọrụ 26:18Aịz 61:1
Ọrụ 26:18Kọl 1:13
Ọrụ 26:18Jn 8:12; 2Kọ 4:6
Ọrụ 26:18Efe 2:1, 2
Ọrụ 26:181Jn 3:5
Ọrụ 26:20Ọrụ 9:22
Ọrụ 26:20Ọrụ 9:28
Ọrụ 26:20Mt 3:8
Ọrụ 26:21Ọrụ 21:30, 31
Ọrụ 26:22Lu 24:27, 44; Ro 3:21
Ọrụ 26:23Ọm 22:7; 35:19; Aịz 50:6; 53:5
Ọrụ 26:23Ọm 16:10
Ọrụ 26:23Ọm 18:49; Aịz 11:10; Lu 2:30-32
Ọrụ 26:26Jn 18:20
Ọrụ 26:31Ọrụ 23:26, 29; 25:24, 25
Ọrụ 26:32Ọrụ 25:11, 12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 26:1-32

Ọrụ Ndịozi

26 Agrịpa+ wee sị Pọl: “I nwere ike ịzara ọnụ gị.” Pọl wee gbasaa aka ya, sị:

2 “Eze Agrịpa, obi dị m ụtọ na m nọ n’ihu gị taa na-azara ọnụ m n’okwu gbasara ebubo niile ndị Juu na-ebo m.+ 3 Ihe kacha atọ m ụtọ bụ na ị bụ ọkachamara n’okwu gbasara omenala niile nke ndị Juu, ihe na-esere ha okwu dokwara gị anya. N’ihi ya, biko, nwee ndidi ka m na-azara ọnụ m.

4 “N’eziokwu, ọtụtụ ndị Juu ma m kemgbe m bụ nwata, malite n’oge m nọ n’obodo anyị ruo n’oge m bịara Jeruselem.+ 5 Ọ bụrụkwa na ha chọrọ, ha ga-agwa gị na m bụbu onye Farisii.+ Ị makwa na ndị Farisii ka ndị Juu ndị ọzọ ekwu otú a ga-esi na-edebe iwu dị iche iche.+ 6 Ma, ihe mere e ji na-ekpe m ikpe ugbu a bụ maka na m nwere olileanya na nkwa Chineke kwere nna nna anyị hà ga-emezu.+ 7 Mmadụ niile n’ebo iri na abụọ anyị nwekwara olileanya na Chineke ga-emezu nkwa a. Ọ bụ ya mere ha ji na-efesi ya ike ehihie na abalị. Eze, ọ bụ maka na m nwere olileanya a mere ndị Juu ji na-ebo m ebubo.+

8 “Gịnị mere o ji esiri unu ike ikweta na Chineke na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ? 9 E nwere oge m kpebiri na m ga na-emegide Jizọs onye Nazaret.* 10 Anọ m na-emegide ya na Jeruselem. Ndị isi nchụàjà nyekwara m ikike,+ mụ akpọchie ọtụtụ ndị nsọ n’ụlọ mkpọrọ.+ A chọọ igbu ha, m na-akwado ka e gbuo ha. 11 Atara m ha ahụhụ ọtụtụ ugboro n’ụlọ nzukọ niile iji manye ha ka ha kwụsị ikwere ihe ndị ha kweere. M na-agadị obodo dị iche iche na-akpagbu ha n’ihi otú m si kpọ ha asị.

12 “Otu ụbọchị, m nọ na-aga Damaskọs n’ihi na ndị isi nchụàjà nyere m ikike ka m gaa kpagbuo ha otú m na-eme. 13 Eze, ka m nọ na-aga n’okporo ụzọ n’etiti ehihie, ìhè karịrị ìhè anyanwụ si n’eluigwe nwuo gburugburu mụ na ndị so m na-aga.+ 14 Mgbe anyị niile dara n’ala, anụrụ m olu gwara m n’asụsụ Hibru, sị: ‘Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m? Ị na-emerụ onwe gị ahụ́ ma ị na-alụso m ọgụ.’* 15 Ma asịrị m, ‘Ị̀ bụkwanụ onye, Onyenwe m?’ Onyenwe anyị asị: ‘Abụ m Jizọs, onye ị na-akpagbu. 16 Ma, bilie guzoro. Ihe mere m ji pụta n’ihu gị bụ ka m họrọ gị ka ị bụrụ ohu m nakwa ka ị na-ekwusa ihe ndị ị hụrụ na ihe ndị m ga-eme ka ị hụ banyere m.+ 17 M ga-anapụta gị n’aka ndị Juu nakwa n’aka ndị mba ọzọ, ndị m na-ezi gị ka ị gakwuru.+ 18 M na-eziga gị ka i meghee anya ha,+ ka ha wee si n’ọchịchịrị+ baa n’ìhè,+ sikwa n’aka Setan+ pụọ banye n’aka Chineke, ka Chineke gbaghara ha mmehie ha.+ Ọ ga-ejikwa maka okwukwe ha nwere na m doo ha nsọ ma gọzie ha otú o meere ndị ohu ya ndị ọzọ.’

19 “N’ihi ya, Eze Agrịpa, ọ bụ ihe Jizọs gwara m n’ọhụụ ahụ ka m mere. 20 Ma, ebu m ụzọ zie ndị bi na Damaskọs+ ozi ahụ, mechaakwa zie ndị bi na Jeruselem,+ na Judia niile, nakwa ndị mba ọzọ, ka ha niile chegharịa, na-emekwa ihe gosiri na ha echegharịala+ ma lọghachikwute Chineke. 21 Ọ bụ ihe a ka ndị Juu kwo jide m n’ụlọ nsọ, chọọkwa igbu m.+ 22 Ma, n’ihi aka Chineke na-enyere m, ana m ezi ma ndị nta ma ndị ukwu ozi ọma ruo taa. Naanị ihe m na-ekwu bụ ihe Mosis na ndị amụma dere na ọ ga-eme.+ Ha dere na 23 Kraịst ga-ata ahụhụ,+ nakwa na ọ bụ onye mbụ a ga-akpọlite n’ọnwụ,+ onye ga-ekwusara mba a na ndị mba ọzọ ozi ọma, meekwa ka ìhè dị.”+

24 Ma ka Pọl na-ekwu ihe ndị a iji zara ọnụ ya, Festọs ji oké olu, sị: “Pọl, isi emebiela gị! Oké akwụkwọ ị ma na-agbazi gị ara!” 25 Ma Pọl sịrị: “Festọs Onye Ukwu, ara anaghị agba m, kama, ihe m na-ekwu bụ eziokwu, uche zukwara m okè. 26 N’eziokwu, ihe mere m ji tụsara ahụ́ na-agwa eze ihe ndị a bụ maka na ọ ma ha nke ọma. O doro m anya na o nweghị otu n’ime ihe ndị a ọ na-amaghị, n’ihi na e nweghị nke e mere na nzuzo.+ 27 Eze Agrịpa, ì kweere ihe ndị amụma kwuru? Ama m na i kweere.” 28 Ma Agrịpa sịrị Pọl: “N’oge na-adịghị anya, ị ga-eme ka m ghọọ Onye Kraịst.” 29 Pọl wee sị: “Ihe m na-arịọ Chineke bụ ka ma gị ma ndị niile na-anụ olu m taa bụrụ Ndị Kraịst otú m bụ, ma ọ̀ bụ n’oge na-adịghị anya, ma ọ bụ ma e mechaa. Ma, achọghị m ka e kee unu agbụ otú a e kere m.”

30 Eze Agrịpa na gọvanọ na Benis nakwa ndị ha na ha nọ ọdụ wee bilie. 31 Ma ka ha na-apụ, ha malitere ịgwa ibe ha, sị: “O nweghị ihe nwoke a mere a ga-eji maka ya gbuo ya ma ọ bụ tụọ ya mkpọrọ.”+ 32 Agrịpa wee sị Festọs: “E wezụga na nwoke a sị na ọ chọrọ ka Siza kpee ikpe ya, a gaara ahapụ ya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya