Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 29
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Olu Jehova dị ike

        • Yiri ọmarịcha uwe dị nsọ fee Chineke (2)

        • ‘Olu Chineke na-ada ka égbè eluigwe’ (3)

        • Jehova na-enye ndị ya ume (11)

Abụ Ọma 29:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 16:28, 29

Abụ Ọma 29:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Feenụ Jehova n’ihi na ọ dị ebube, dịkwa nsọ.”

Abụ Ọma 29:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mmiri dị iche iche.”

  • *

    Na Hibru, “mmiri dị iche iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 7:10; Ọm 18:13
  • +Ọm 104:3

Abụ Ọma 29:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 26:11; 40:9

Abụ Ọma 29:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 2:12, 13

Abụ Ọma 29:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ ugwu ndị dị na Lebanọn ka a na-ekwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 3:8, 9

Abụ Ọma 29:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:18; Ọm 77:18

Abụ Ọma 29:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 13:13; Hib 12:26
  • +Ọg 13:26

Abụ Ọma 29:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 10:17, 18; Ezi 20:47

Abụ Ọma 29:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “oké osimiri dị n’eluigwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 38:25
  • +1Ti 1:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 20

Abụ Ọma 29:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 40:29
  • +Ọm 72:7

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 29:11Ih 16:28, 29
Ọma 29:31Sa 7:10; Ọm 18:13
Ọma 29:3Ọm 104:3
Ọma 29:4Job 26:11; 40:9
Ọma 29:5Aịz 2:12, 13
Ọma 29:6Di 3:8, 9
Ọma 29:7Ọp 19:18; Ọm 77:18
Ọma 29:8Aịz 13:13; Hib 12:26
Ọma 29:8Ọg 13:26
Ọma 29:9Aịz 10:17, 18; Ezi 20:47
Ọma 29:10Job 38:25
Ọma 29:101Ti 1:17
Ọma 29:11Aịz 40:29
Ọma 29:11Ọm 72:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 29:1-11

Abụ Ọma

Abụ Devid.

29 Unu ụmụ ndị dike, toonụ Jehova,

Toonụ Jehova n’ihi na ọ dị ebube, dịkwa ike.+

 2 Toonụ Jehova n’ihi na e kwesịrị ito aha ya.

Yirinụ ọmarịcha uwe dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.*

 3 A na-anụ ụda olu Jehova n’elu ígwé ojii.*

Olu Chineke, onye dị ebube, na-ada ka égbè eluigwe.+

Jehova nọ n’elu ígwé ojii.*+

 4 Olu Jehova dị ike.+

Olu Jehova dị ebube.

 5 Olu Jehova na-agbaji osisi sida.

N’eziokwu, Jehova na-agbajisị osisi sida ndị dị na Lebanọn.+

 6 Ọ na-eme ka Lebanọn* na-awụgharị ka nwa ehi,

Na-emekwa ka Siriọn+ na-awụgharị ka nwa atụ́.

 7 Olu Jehova na-eme ka àmụ̀mà gbuo.+

 8 Olu Jehova na-eme ka ala ịkpa maa jijiji.+

Jehova na-eme ka ala ịkpa Kedesh+ maa jijiji.

 9 Olu Jehova na-eme ka nne mgbada maa jijiji wee mụọ nwa,

Ọ na-emekwa ka oké ọhịa tọgbọrọ chakoo.+

Ndị niile nọ n’ụlọ nsọ ya na-asị: “Toonụ Chineke!”

10 Jehova nọ n’ocheeze ya nke dị n’elu ọtụtụ mmiri.*+

Jehova nọ n’ocheeze ya. Ọ bụ Eze ruo mgbe ebighị ebi.+

11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+

Jehova ga-agọzi ndị ya, mee ka ha nọrọ n’udo.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya