Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 56
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere mgbe a na-akpagbu ya

        • “M tụkwasịrị Chineke obi” (4)

        • “Gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị” (8)

        • “Gịnị ka mmadụ efu ga-eme m?” (4, 11)

Abụ Ọma 56:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 21:10

Abụ Ọma 56:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 21:12
  • +Ọm 18:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2024, p. 2, 7

Abụ Ọma 56:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “anụ ahụ́.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:1; 56:10, 11; Ro 8:31; Hib 13:6

Abụ Ọma 56:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 18:18

Abụ Ọma 56:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 20:20
  • +Ọm 59:3; 71:10

Abụ Ọma 56:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 18:23

Abụ Ọma 56:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 27:1
  • +Ọm 39:12
  • +Mal 3:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 243-244

    Ụlọ Nche,

    6/1/2009, p. 28-29

    10/1/2008, p. 26

    6/1/2006, p. 11

    8/1/2005, p. 23-24

    3/1/1996, p. 4

Abụ Ọma 56:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:40
  • +Ro 8:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2024, p. 6

Abụ Ọma 56:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:1
  • +Ọm 56:4; Aịz 51:7, 12

Abụ Ọma 56:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 30:2; Ek 5:4
  • +Ọm 50:23

Abụ Ọma 56:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:10
  • +Ọm 94:18; 116:8
  • +Job 33:29, 30

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 56:okwu mmeghe1Sa 21:10
Ọma 56:31Sa 21:12
Ọma 56:3Ọm 18:2
Ọma 56:4Ọm 27:1; 56:10, 11; Ro 8:31; Hib 13:6
Ọma 56:5Jer 18:18
Ọma 56:6Lu 20:20
Ọma 56:6Ọm 59:3; 71:10
Ọma 56:7Jer 18:23
Ọma 56:81Sa 27:1
Ọma 56:8Ọm 39:12
Ọma 56:8Mal 3:16
Ọma 56:9Ọm 18:40
Ọma 56:9Ro 8:31
Ọma 56:11Ọm 27:1
Ọma 56:11Ọm 56:4; Aịz 51:7, 12
Ọma 56:12Ọg 30:2; Ek 5:4
Ọma 56:12Ọm 50:23
Ọma 56:132Kọ 1:10
Ọma 56:13Ọm 94:18; 116:8
Ọma 56:13Job 33:29, 30
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 56:1-13

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda a na-akpọ “Nduru Na-anaghị Ekwu Okwu nke Nọ n’Ebe Dị Anya” kpọọ ya. Abụ Devid. Miktam.* Mgbe ndị Filistia jidere ya n’obodo Gat.+

56 Chineke, biko, meere m amara n’ihi na mmadụ efu na-emegide m.

Ha na-alụso m ọgụ ma na-emegbu m kwa ụbọchị.

 2 Ndị iro m na-emegide m ụbọchị niile.

Ọtụtụ ndị na-alụso m ọgụ maka na ha dị mpako.

 3 Ụjọ tụwa m,+ m na-atụkwasị gị obi.+

 4 Ọ bụ Chineke, onye m na-eto n’ihi ihe o kwuru, ka m tụkwasịrị obi.

M tụkwasịrị Chineke obi; egwu anaghị atụ m.

Gịnị ka mmadụ nkịtị* ga-eme m?+

 5 Kwa ụbọchị, ha na-emebiri m ihe.

Naanị ihe ha na-eche n’echiche bụ ime m ihe ọjọọ.+

 6 Ha na-aga zoo ka ha kpara m aka.

Anya ha anaghị apụ apụ n’ebe m nọ,+

Ha na-achọ otú ha ga-esi gbuo m.*+

 7 Jụ ha n’ihi ihe ọjọọ ha na-eme.

Chineke, jiri iwe kwatuo mba dị iche iche.+

 8 Ị ma otú m si na-awagharị ebe niile.+

Biko, gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị.+

Ọ̀ bụ na i deghị ha n’akwụkwọ gị?+

 9 Ndị iro m ga-agbaghachi azụ n’ụbọchị m ga-akpọ gị ka i nyere m aka.+

Obi siri m ike na Chineke nọnyeere m.+

10 Ọ bụ Chineke, onye m na-eto n’ihi ihe o kwuru, ka m tụkwasịrị obi.

Ọ bụ Jehova, onye m na-eto n’ihi ihe o kwuru, ka m tụkwasịrị obi.

11 M tụkwasịrị Chineke obi; egwu anaghị atụ m.+

Gịnị ka mmadụ nkịtị ga-eme m?+

12 Chineke, m ga-emezurịrị nkwa m kwere gị.+

M ga-ekele gị.+

13 N’ihi na ị napụtara m* n’aka ọnwụ,+

I kweghịkwa ka m kpọbie ụkwụ,+

Ka m wee dịrị ndụ na-ejegharị n’ihu Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya