10 Mgbe Sanbalat+ onye Bet-horọn+ na Tobaya+ onye na-ejere ya ozi, bụ́ onye Amọn,+ nụrụ ya, ọ ghọrọ ihe dị oké njọ n’anya ha+ na mmadụ bịara ịchọrọ ụmụ Izrel ihe ọma.
14 Chineke m, biko, cheta+ Tobaya+ na Sanbalat, dị ka ihe onye nke ọ bụla mere si dị, chetakwa Noadaya onye amụma nwaanyị+ na ndị amụma ndị ọzọ, bụ́ ndị nọ na-anwa imenye m egwu.