Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 2:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ma erila mkpụrụ si n’osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ, n’ihi na n’ụbọchị i riri mkpụrụ si na ya, ị ga-anwụrịrị.”+

  • Jenesis 17:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Nwoke ọ bụla a na-ebighị úgwù, nke a na-ebipụghị apị́ nke ahụ́ ya, a ga-ebipụ ọbụna mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+ O mebiwo ọgbụgba ndụ m.”

  • Ndị Ikpe 16:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Samsịn wee sị: “Ka mkpụrụ obi m soro ndị Filistia nwụọ.”+ O wee jiri ike hulata, ụlọ ahụ wee dagide ndị isi ahụ, dagidekwa ndị niile nọ n’ime ya,+ nke mere na ndị o gburu mgbe ọ na-anwụ karịrị ndị o gburu mgbe ọ dị ndụ.+

  • Job 33:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Mkpụrụ obi ya na-abịaru olulu nso,+

      Ndụ ya na-abịarukwa ndị na-egbu mmadụ nso.

  • Abụ Ọma 78:50
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 50 O wee kwadebere iwe ya ụzọ.+

      O gbochighị mkpụrụ obi ha ịnwụ;

      O nyefekwara ndụ ha n’aka ọrịa na-efe efe.+

  • Aịzaya 53:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’ihi nke ahụ, m ga-ekenye ya òkè n’etiti ọtụtụ ndị,+ ọ bụkwa ya na ndị dike ga-eke ihe a kwatara n’agha,+ n’ihi na ọ wụpụụrụ ọnwụ mkpụrụ obi ya,+ a gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu;+ ya onwe ya buuru mmehie ọtụtụ ndị,+ ọ gbachiteere ndị na-emebi iwu.+

  • Ọrụ Ndịozi 3:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Mkpụrụ obi ọ bụla nke na-adịghị ege Onye Amụma ahụ ntị, a ga-ebibi ya kpamkpam n’etiti ndị m.’+

  • Ndị Rom 6:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 N’ihi na ụgwọ ọrụ nke mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye+ nke Chineke na-enye bụ ndụ ebighị ebi+ site n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.+

  • Mkpughe 16:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Mmụọ ozi nke abụọ+ wee wụpụ ihe dị n’efere ya n’ime oké osimiri.+ O wee ghọọ ọbara+ dị ka nke onye nwụrụ anwụ, mkpụrụ obi niile dị ndụ nwụkwara, ee, ihe ndị dị n’oké osimiri.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya