Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 53
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ihe e ji mara ndị nzuzu

        • “Jehova adịghị” (1)

        • “E nweghị onye na-eme ihe dị mma” (3)

Abụ Ọma 53:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1894

Abụ Ọma 53:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ndị na-enweghị uche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 10:4; Ro 1:21
  • +Ọm 14:1-7; Ro 3:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 9-10

    10/1/1997, p. 6-7

Abụ Ọma 53:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 11:4; 33:13-15; Jer 16:17; 23:24
  • +1Ih 28:9; 2Ih 15:2; 19:1, 3; Aịz 55:6; 1Pi 3:12

Abụ Ọma 53:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 7:20; Ro 3:12

Abụ Ọma 53:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “achịcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 21:7, 14

Abụ Ọma 53:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Ha ga-atụ ụjọ n’ebe ha na-ekwesịghị ịtụ ụjọ.”

Abụ Ọma 53:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 12:6

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 53:1Ọm 10:4; Ro 1:21
Ọma 53:1Ọm 14:1-7; Ro 3:10
Ọma 53:2Ọm 11:4; 33:13-15; Jer 16:17; 23:24
Ọma 53:21Ih 28:9; 2Ih 15:2; 19:1, 3; Aịz 55:6; 1Pi 3:12
Ọma 53:3Ek 7:20; Ro 3:12
Ọma 53:4Job 21:7, 14
Ọma 53:6Aịz 12:6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 53:1-6

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda Mehalat* kpọọ ya. Maskil.* Abụ Devid.

53 Ndị nzuzu* na-asị n’obi ha:

“Jehova adịghị.”+

Ihe ọjọọ ha na-eme rụrụ arụ, na-asọkwa oyi.

E nweghị onye na-eme ihe dị mma.+

 2 Ma Chineke si n’eluigwe na-ele ndị mmadụ anya+

Ka ọ hụ ma è nwere onye na-aghọta ihe, ma è nwere onye na-achọ Jehova.+

 3 Ha niile akwụsịla ime ihe dị mma.

Ha niile rụrụ arụ.

E nweghị onye na-eme ihe dị mma,

E nweghịdị otu onye.+

4 Ọ̀ bụ na e nweghị onye na-aghọta ihe n’ime ndị na-eme ihe ọjọọ?

Ha na-eri ndị m ka à ga-asị na ha na-eri nri.*

Ha anaghị efe Jehova.+

 5 Ma oké ụjọ ga-ejide ha,

Ụdị ụjọ na-atụtụbeghị ha,*

N’ihi na Chineke ga-atụsasị ọkpụkpụ ndị na-alụso gị ọgụ.

Ị ga-emenye ha ihere, n’ihi na Jehova ajụla ha.

 6 Ọ dị m ka ya bụrụ na a ga-esi na Zayọn zọpụta ndị Izrel.+

Ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka ndị Izrel nweekwa obi ụtọ

Mgbe Jehova ga-akpọlata ndị ya a dọọrọ n’agha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya