Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 140
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Jehova bụ Onye siri ike na-azọpụta ndị ya

        • Ndị ọjọọ dị ka agwọ (3)

        • Ndị tigbuo zọgbuo ga-ala n’iyi (11)

Abụ Ọma 140:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:48; 59:1

Abụ Ọma 140:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 64:2, 6

Abụ Ọma 140:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 52:1, 2; 58:3, 4
  • +Ro 3:13; Jes 3:8

Abụ Ọma 140:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 17:8; 36:11; 71:4

Abụ Ọma 140:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 10:9
  • +Jer 18:22

Abụ Ọma 140:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 28:2; 55:1

Abụ Ọma 140:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “isi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 17:37

Abụ Ọma 140:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 15:31; Ọm 27:12

Abụ Ọma 140:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 7:16; Ilu 12:13

Abụ Ọma 140:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “N’olulu mmiri.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 11:5, 6
  • +Ọm 55:23

Abụ Ọma 140:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ala.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 12:3

Abụ Ọma 140:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 10:17, 18; 22:24

Abụ Ọma 140:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 23:6

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 140:1Ọm 18:48; 59:1
Ọma 140:2Ọm 64:2, 6
Ọma 140:3Ọm 52:1, 2; 58:3, 4
Ọma 140:3Ro 3:13; Jes 3:8
Ọma 140:4Ọm 17:8; 36:11; 71:4
Ọma 140:5Ọm 10:9
Ọma 140:5Jer 18:22
Ọma 140:6Ọm 28:2; 55:1
Ọma 140:71Sa 17:37
Ọma 140:82Sa 15:31; Ọm 27:12
Ọma 140:9Ọm 7:16; Ilu 12:13
Ọma 140:10Ọm 11:5, 6
Ọma 140:10Ọm 55:23
Ọma 140:11Ọm 12:3
Ọma 140:12Ọm 10:17, 18; 22:24
Ọma 140:13Ọm 23:6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 140:1-13

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ Devid.

140 Jehova, biko, napụta m n’aka ndị ọjọọ.

Chebe m ka m ghara ịba n’aka ndị tigbuo zọgbuo,+

 2 Ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ n’obi ha+

Ma na-akpata nsogbu kwa ụbọchị.

 3 Ha na-amụ ire ha ka ọ dị nkọ ka ire agwọ.+

Okwu ọjọọ ndị na-esi ha n’ọnụ apụta dị ka elò ajụala.+ (Sila)

 4 Jehova, biko, chebe m ka m ghara ịba n’aka ndị ajọ omume.+

Chebe m ka m ghara ịba n’aka ndị tigbuo zọgbuo,

Ndị na-akpa nkata ka ha kwatuo m.

 5 Ndị mpako siiri m ọnyà.

Ha tụsasịrị ụdọ n’akụkụ ụzọ ka ha jide m.+

Ha na-esiri m ọnyà dị iche iche.+ (Sila)

 6 M sịrị Jehova: “Ị bụ Chineke m.

Jehova, biko, ṅaa ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i nyere m aka.”+

 7 Jehova, Ọkaakaa Onyenwe anyị, Onye siri ike na-azọpụta m,

I chebere m* n’ụbọchị agha.+

 8 Jehova, biko, emerela ndị ajọ omume ihe ha chọrọ.

Ekwela ka nkata ha na-akpa nwee isi, ka isi ghara ibuwe ha.+ (Sila)

 9 Ka ndị gbara m gburugburu

Jiri isi ha buru ihe ọjọọ ha na-ekwu.+

10 Ka a wụkwasị ha icheku ọkụ.+

Ka a tụba ha n’ọkụ,

N’olulu miri emi,*+ ka ha wee ghara ịpụta ọzọ.

11 Ka onye na-ekwutọ mmadụ ghara ịhụ ebe ọ ga-ebi n’ụwa.*+

Ka ihe ọjọọ chụwa ndị tigbuo zọgbuo ọsọ ma laa ha n’iyi.

12 Ama m na Jehova ga-agbachitere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha

Ma kpeere ndị ogbenye ikpe ziri ezi.+

13 N’eziokwu, ndị ezi omume ga-eto aha gị.

Ndị na-eme ihe dị mma ga-ebi n’ihu gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya