Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 111
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Too Jehova maka ọrụ dị ukwuu ọ na-arụ

        • Aha Chineke dị nsọ, bụrụkwa ihe e kwesịrị ịtụ egwu (9)

        • Mmadụ ịtụ egwu Jehova na-egosi na ọ ma ihe (10)

Abụ Ọma 111:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 68:4; 113:1; Mkp 19:1
  • +Ọm 9:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 14

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 20

Abụ Ọma 111:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 98:1; 139:14; Mkp 15:3
  • +Ọm 77:12; 143:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 14

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 20-21

Abụ Ọma 111:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 21-22

Abụ Ọma 111:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eme amara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:19; Jos 4:5-7
  • +Ọp 34:6; Jes 5:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 21-22

Abụ Ọma 111:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:25; Mt 6:33
  • +Ọm 89:34; 105:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 22

Abụ Ọma 111:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ala.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 44:2; 105:44

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 22-23

Abụ Ọma 111:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4
  • +Ọm 19:8; Aịz 55:10, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 23

Abụ Ọma 111:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 3

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 23

Abụ Ọma 111:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:13; Lu 1:68; Mkp 7:10
  • +Ọm 89:7; Aịz 6:2, 3; Lu 1:49; Mkp 4:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 23-24

Abụ Ọma 111:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-edebe ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 28:28; Ilu 1:7; Ek 12:13
  • +Di 4:6; Jos 1:7, 8; 1Ez 2:3; Ọm 119:100; 2Ti 3:14, 15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2009, p. 24

    3/15/1995, p. 16

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 111:1Ọm 68:4; 113:1; Mkp 19:1
Ọma 111:1Ọm 9:1
Ọma 111:2Ọm 98:1; 139:14; Mkp 15:3
Ọma 111:2Ọm 77:12; 143:5
Ọma 111:3Ọm 103:17
Ọma 111:4Di 31:19; Jos 4:5-7
Ọma 111:4Ọp 34:6; Jes 5:11
Ọma 111:5Ọm 37:25; Mt 6:33
Ọma 111:5Ọm 89:34; 105:8
Ọma 111:6Ọm 44:2; 105:44
Ọma 111:7Di 32:4
Ọma 111:7Ọm 19:8; Aịz 55:10, 11
Ọma 111:8Ọm 19:9
Ọma 111:9Ọp 15:13; Lu 1:68; Mkp 7:10
Ọma 111:9Ọm 89:7; Aịz 6:2, 3; Lu 1:49; Mkp 4:8
Ọma 111:10Job 28:28; Ilu 1:7; Ek 12:13
Ọma 111:10Di 4:6; Jos 1:7, 8; 1Ez 2:3; Ọm 119:100; 2Ti 3:14, 15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 111:1-10

Abụ Ọma

111 Toonụ Jaa!*+

א [Alef]

M ga-eji obi m niile too Jehova+

ב [Bet]

N’ebe ìgwè mmadụ ndị obi ha dị ọcha zukọrọ nakwa n’ọgbakọ.

ג [Gimel]

 2 Ọrụ niile Jehova na-arụ dị ukwuu.+

ד [Dalet]

Ndị niile ọrụ ya na-amasị na-amụ banyere ha.+

ה [Hee]

 3 Ihe ndị ọ na-eme dị ebube, maakwa mma.

ו [Wọọ]

Ọ bụ onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+

ז [Zayin]

 4 Ọ na-eme ka a na-echeta ọrụ ndị dị ebube ọ na-arụ.+

ח [Het]

Jehova nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.+

ט [Tet]

 5 Ọ na-enye ndị na-atụ egwu ya nri.+

י [Yod]

Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi.+

כ [Kaf]

 6 O gosila ndị ya nnukwu ọrụ ndị ọ rụrụ.

ל [Lamed]

Otú o si mee ya bụ na o nyere ha ihe* ndị mba ọzọ ketara.+

מ [Mem]

 7 Ọrụ aka ya na-egosi na ọ na-ekwu eziokwu, na-ekpekwa ikpe ziri ezi.+

נ [Nun]

A ga-atụkwasịli iwu ya niile obi.+

ס [Samek]

 8 A ga-atụkwasịli ha obi mgbe niile, ma ugbu a ma ruo mgbe ebighị ebi.

ע [Ayin]

Onye nyere iwu ndị ahụ bụ onye ezi omume na onye eziokwu.+

פ [Pee]

 9 Ọ gbapụtala ndị ya.+

צ [Sadee]

O nyere iwu ka ọgbụgba ndụ ya dịruo mgbe ebighị ebi.

ק [Kof]

Aha ya dị nsọ, bụrụkwa ihe e kwesịrị ịna-atụ egwu.+

ר [Resh]

10 Ihe na-egosi na mmadụ amatawala ihe bụ onye ahụ ịtụ egwu Jehova.+

ש [Sin]

Ndị niile na-edebe iwu ya* na-egosi na ha na-aghọta ihe nke ọma.+

ת [Tọọ]

A na-eto ya ruo mgbe ebighị ebi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya