Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 88
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere ka e chebe ya

        • “M nọzi n’ọnụ ili” (3)

        • ‘Kwa ụtụtụ, m na-arịọ gị arịrịọ’ (13)

Abụ Ọma 88:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:19
  • +1Ez 4:30, 31; 1Ih 2:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1894

Abụ Ọma 88:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:9; Aịz 12:2
  • +Ọm 22:2

Abụ Ọma 88:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Hulata gee ntị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:30
  • +Ọm 141:1

Abụ Ọma 88:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mkpụrụ obi m.” Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Ma ọ bụ “Shiol.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 71:20
  • +Aịz 38:10

Abụ Ọma 88:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ili.”

  • *

    Ma ọ bụ “onye ike na-adịghịzi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 143:7
  • +Ọm 31:12

Abụ Ọma 88:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “olulu na-enweghị nsọtụ.”

Abụ Ọma 88:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 90:7; 102:10

Abụ Ọma 88:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 19:13, 19; Ọm 31:11; 142:4

Abụ Ọma 88:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 17:7; Ọm 42:3; Ákw 3:49
  • +Ọm 55:17

Abụ Ọma 88:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 14:14; Ọm 115:17; Aịz 38:18

Abụ Ọma 88:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’Abadọn.”

Abụ Ọma 88:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 2:16; 8:10; 9:5

Abụ Ọma 88:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 46:1
  • +Ọm 55:17; 119:147

Abụ Ọma 88:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

  • *

    Na Hibru, “i ji ezoro m ihu gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 43:2
  • +Job 13:24; Ọm 13:1

Abụ Ọma 88:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 17:1

Abụ Ọma 88:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 102:10

Abụ Ọma 88:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “abịa otu mgbe.”

Abụ Ọma 88:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 19:13; Ọm 31:11; 38:11; 142:4

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 88:okwu mmeghe2Ih 20:19
Ọma 88:okwu mmeghe1Ez 4:30, 31; 1Ih 2:6
Ọma 88:1Ọm 27:9; Aịz 12:2
Ọma 88:1Ọm 22:2
Ọma 88:21Ez 8:30
Ọma 88:2Ọm 141:1
Ọma 88:3Ọm 71:20
Ọma 88:3Aịz 38:10
Ọma 88:4Ọm 143:7
Ọma 88:4Ọm 31:12
Ọma 88:7Ọm 90:7; 102:10
Ọma 88:8Job 19:13, 19; Ọm 31:11; 142:4
Ọma 88:9Job 17:7; Ọm 42:3; Ákw 3:49
Ọma 88:9Ọm 55:17
Ọma 88:10Job 14:14; Ọm 115:17; Aịz 38:18
Ọma 88:12Ek 2:16; 8:10; 9:5
Ọma 88:13Ọm 46:1
Ọma 88:13Ọm 55:17; 119:147
Ọma 88:14Ọm 43:2
Ọma 88:14Job 13:24; Ọm 13:1
Ọma 88:15Job 17:1
Ọma 88:16Ọm 102:10
Ọma 88:18Job 19:13; Ọm 31:11; 38:11; 142:4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 88:1-18

Abụ Ọma

Abụ ụmụ Kora.+ Abụ ọma. Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụda Mehalat* kpọọ ya. A ga na-ekwe ya ekwe ma a bụwa ya. Maskil* nke Himan+ onye Zira.

88 Jehova, Chineke onye na-azọpụta m,+

N’ehihie, m na-ebe ákwá.

N’abalị, m na-ebere ákwá bịa n’ihu gị.+

 2 Ka ekpere m na-ekpe ruo gị ntị.+

Gee ntị* n’ákwá m na-ebe ka i nyere m aka.+

 3 N’ihi na ọtụtụ ọdachi adakwasịla m,*+

M nọzi n’ọnụ ili.*+

 4 A gụnyela m ná ndị na-agbada n’olulu.*+

Adịzi m ka onye na-enweghị onye na-enyere ya aka,*+

 5 Nke tọgbọ n’ebe ndị nwụrụ anwụ tọgbọ

Otú ndị e gburu egbu si atọgbọrọ n’ili,

Bụ́ ndị ị na-anaghịzi echeta,

Ndị ị na-anaghịzi elekọta.

 6 Ị tụbala m n’olulu kacha mie emie,

N’ebe gbara ọchịchịrị, n’ime nnukwu abis.*

 7 Oké iwe ị na-ewesa m dị m ka ì bunyere m ibu na-anyịgbu m.+

Ihe ndị ị na-eme m dị m ka à ga-asị na nnukwu ebili mmiri na-erikpu m. (Sila)

 8 Ị chụpụla ndị mụ na ha dị ná mma, ha anọrọzie m n’ebe dị anya.+

I meela ka ha kpọọ m asị.

Ọnyà amala m, enweghịkwa m ike ịgbapụ.

 9 Ahụhụ m na-ata emeela ka anya m gharazie ịna-ahụcha ụzọ.+

Jehova, m na-akpọku gị malite n’ụtụtụ ruo n’abalị.+

M gbasara aka m na-arịọ gị arịrịọ.

10 Ọ̀ bụ ndị nwụrụ anwụ ka ị ga-arụrụ ọrụ ebube?

Ndị nwụrụ anwụ hà ga-ebili too gị?+ (Sila)

11 Ọ̀ bụ n’ili ka a ga-akọsa ịhụnanya gị?

Ọ̀ bụ n’ebe ndị mmadụ na-anọ erekasị* ka a ga-akọsa na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi?

12 Ọ̀ bụ n’ọchịchịrị ka a ga-amata ihe ndị dị ebube ị na-eme,

Ka ọ̀ bụ n’ala ndị e chefuru echefu ka a ga-amata ezi omume ị na-eme?+

13 Ma, Jehova, m ka na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka.+

Kwa ụtụtụ, m na-ekpe ekpere, rịọ gị arịrịọ.+

14 Jehova, gịnị mere i ji jụ m?*+

Gịnị mere na ị naghị enyere m aka?*+

15 Kemgbe m bụ nwata,

M na-ata ahụhụ, ọ fọkwara obere ka m nwụọ.+

Ahụ́ afọghịzi m maka na ị hapụrụ m ka m na-atagbu onwe m n’ahụhụ.

16 Iwe dị ọkụ ị na-ewesa m ezuola m ahụ́.+

Oké ụjọ ị na-emenye m na-ala m n’iyi.

17 Ọ na-agba m gburugburu ka mmiri malite n’ụtụtụ ruo n’abalị.

Ọ na-esi n’akụkụ niile agba m gburugburu.*

18 Ị chụpụla ndị enyi m na ndị mụ na ha dị ná mma, ha anọrọzie m n’ebe dị anya.+

Ọ bụzi mụ na ọchịchịrị na-anọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya