Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • Okwu gbasara iri nri e ji chụọrọ arụsị àjà (1-13)

        • Naanị otu Chineke ka anyị nwere (5, 6)

1 Ndị Kọrịnt 8:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:20, 29
  • +Ro 14:14; 1Kọ 8:10
  • +1Kọ 8:13; 13:4, 5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2018, p. 12-16

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 29

    Teta!,

    1/2009, p. 8

    Ụlọ Nche,

    1/1/2001, p. 9

    11/15/1992, p. 21-22

1 Ndị Kọrịnt 8:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2019, p. 12

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2018, p. 8

1 Ndị Kọrịnt 8:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:21; 2Ez 19:17, 18; Jer 16:20
  • +Di 6:4; 32:39

1 Ndị Kọrịnt 8:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 82:1, 6; Jn 10:34, 35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1992, p. 3-4

    12/1/1990, p. 3-5

1 Ndị Kọrịnt 8:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 2:5
  • +Mal 2:10; Mt 23:9
  • +Ọrụ 17:28; Ro 11:36
  • +Jn 1:1, 3; Kọl 1:15, 16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Atọ n’Ime Otu, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 8:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “e merụọ akọnuche ha na-esighị ike.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:14
  • +1Kọ 10:27, 28
  • +Ro 14:23

1 Ndị Kọrịnt 8:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:17
  • +Hib 13:9

1 Ndị Kọrịnt 8:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:13, 20

1 Ndị Kọrịnt 8:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:15

1 Ndị Kọrịnt 8:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:28, 29

1 Ndị Kọrịnt 8:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 18:6; Ro 14:15, 21

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 8:1Ọrụ 15:20, 29
1 Kọr. 8:1Ro 14:14; 1Kọ 8:10
1 Kọr. 8:11Kọ 8:13; 13:4, 5
1 Kọr. 8:4Di 32:21; 2Ez 19:17, 18; Jer 16:20
1 Kọr. 8:4Di 6:4; 32:39
1 Kọr. 8:5Ọm 82:1, 6; Jn 10:34, 35
1 Kọr. 8:61Ti 2:5
1 Kọr. 8:6Mal 2:10; Mt 23:9
1 Kọr. 8:6Ọrụ 17:28; Ro 11:36
1 Kọr. 8:6Jn 1:1, 3; Kọl 1:15, 16
1 Kọr. 8:7Ro 14:14
1 Kọr. 8:71Kọ 10:27, 28
1 Kọr. 8:7Ro 14:23
1 Kọr. 8:8Ro 14:17
1 Kọr. 8:8Hib 13:9
1 Kọr. 8:9Ro 14:13, 20
1 Kọr. 8:11Ro 14:15
1 Kọr. 8:121Kọ 10:28, 29
1 Kọr. 8:13Mt 18:6; Ro 14:15, 21
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 8:1-13

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

8 Ihe m na-edere unu ugbu a bụ gbasara nri e ji chụọrọ arụsị àjà.+ Anyị ma na anyị niile ma gbasara ihe a.+ Ma, mmadụ ịma ọtụtụ ihe na-eme ka ọ dị mpako. Ma, ịhụnanya na-eme ka mmadụ sikwuo ike.+ 2 Ọ bụrụ na e nwere ihe mmadụ chere na ọ ma, n’eziokwu, ọ mabeghị ihe niile gbasara ihe ahụ. 3 Ma ọ bụrụ na mmadụ hụrụ Chineke n’anya, Chineke ma onye ahụ.

4 A bịa n’okwu gbasara iri nri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị ma na o nweghị ihe arụsị bụ,+ marakwa na e nwere naanị otu Chineke.+ 5 Ọ bụ eziokwu na e nwere chi dị iche iche, ma ọ̀ bụ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa,+ nweekwa ọtụtụ ndị e weere na ha bụ chi nakwa ọtụtụ ndị e weere na ha bụ ndị nwe mmadụ, 6 ma naanị otu Chineke ka anyị nwere.+ Ọ bụ Nna,+ onye kere ihe niile, ndụ anyị dị bụkwa maka ya.+ Otu Onyenwe anyị dịkwa, ya bụ, Jizọs Kraịst, onye Chineke si n’aka ya mee ka ihe niile dịrị,+ anyị sikwa n’aka ya dịwa ndụ.

7 Ma, ọ bụghị mmadụ niile ma ihe a.+ Ma ebe ụfọdụ ndị na-efebu arụsị, ọ na-abụ ha na-eri ihe ma na-ele nri ahụ anya ka ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ akọnuche ha na-esighị ike ana-enye ha nsogbu.*+ 8 Ma nri agaghị eme ka anyị bịaruo Chineke nso.+ Ọ bụrụ na anyị erighị ihe, o nweghị ihe kọrọ anyị. Ọ bụrụkwa na anyị erie ihe, o nweghị uru anyị ritere.+ 9 Ma, kpacharanụ anya ka a ghara inwe otú ọ bụla ikike unu nwere ime ihe unu chọrọ ime ga-esi mee ka ndị na-esighị ike zọhie ụkwụ.+ 10 N’ihi na ọ bụrụ na nwanna akọnuche ya na-esighị ike ahụ gịnwa, bụ́ onye ma ihe ndị a nke ọma, ka ị nọ n’ụlọ arụsị na-eri nri, ọ̀ bụ na akọnuche ya agaghị eme ka obi kaa ya iri nri e ji chụọrọ arụsị àjà? 11 Ihe a mee, ọ pụtara na i jirila ihe ị ma mee ka nwanna gị na-esighị ike, onye Kraịst ji maka ya nwụọ, zọhie ụkwụ.+ 12 Ọ bụrụ na unu si otú a na-emehie ụmụnna unu, na-emekwa ka ha na-eme ihe akọnuche ha na-esighị ike sị ha emela,+ unu na-emehie Kraịst. 13 N’ihi ya, ọ bụrụ na ihe m na-eri ga-eme ka nwanna m zọhie ụkwụ, m gaghị atakwa anụ ọzọ, ka m ghara ime ka nwanna m zọhie ụkwụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya