Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Mba asaa ndị Izrel ga-ebibi (1-6)

      • Ihe mere Chineke ji họrọ ndị Izrel (7-11)

      • Irube isi ga-eme ka ihe gaziere ndị Izrel (12-26)

Diuterọnọmi 7:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:3
  • +Ọp 33:2; Jos 3:10
  • +Je 15:16
  • +Je 10:15-17
  • +Di 20:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ezi Ala’, p. 10-11

Diuterọnọmi 7:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:52
  • +Le 27:29; Jos 6:17; 10:28
  • +Ọp 23:32; 34:15; Di 20:16, 17

Diuterọnọmi 7:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 23:12, 13; 1Ez 11:1, 2; Ezr 9:2

Diuterọnọmi 7:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:16; 1Ez 11:4
  • +Di 6:14, 15

Diuterọnọmi 7:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:24; 34:13
  • +Di 16:21, 22
  • +Di 7:25; 12:2, 3

Diuterọnọmi 7:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:5, 6; Di 14:2; Em 3:2

Diuterọnọmi 7:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:15
  • +Di 10:22

Diuterọnọmi 7:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọ ndị ohu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 22:16, 17
  • +Ọp 6:6; 13:3, 14

Diuterọnọmi 7:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-egosi ha ịhụnanya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:6, 7

Diuterọnọmi 7:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 2:22; 2Pi 3:7

Diuterọnọmi 7:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gosi unu ịhụnanya pụrụ iche.”

Diuterọnọmi 7:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ọ ga-agọzi mkpụrụ nke afọ unu.”

  • *

    Ọka a nwere ike ịbụ ọka wit ma ọ bụ ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:9
  • +Le 26:4
  • +Je 13:14, 15

Diuterọnọmi 7:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:29; Ọm 147:20
  • +Ọp 23:26; Di 28:11; Ọm 127:3

Diuterọnọmi 7:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:15, 27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1991, p. 4

Diuterọnọmi 7:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Anya unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:1, 2; 20:16; Jos 10:28
  • +Je 15:16; Le 18:25; Di 9:5
  • +Ọp 20:3
  • +Ọp 23:33; Di 12:30; Ikp 2:2, 3; Ọm 106:36

Diuterọnọmi 7:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:31

Diuterọnọmi 7:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:29; 31:6; Ọm 27:1; Aịz 41:10
  • +Ọp 14:13

Diuterọnọmi 7:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 9:10, 11; Jer 32:20
  • +Di 4:34
  • +Ọp 23:28; Jos 3:10

Diuterọnọmi 7:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:29; Di 2:25; Jos 2:9; 24:12

Diuterọnọmi 7:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 14:9
  • +Di 10:17; 1Sa 4:7, 8

Diuterọnọmi 7:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:30

Diuterọnọmi 7:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:3

Diuterọnọmi 7:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’okpuru eluigwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 10:24; 12:1
  • +Ọp 17:14; Ọm 9:5
  • +Di 11:25; Jos 1:5; Ro 8:31
  • +Jos 11:14

Diuterọnọmi 7:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:3; 1Ih 14:12
  • +Aịz 30:22
  • +Di 27:15

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 7:1Di 31:3
Diut. 7:1Ọp 33:2; Jos 3:10
Diut. 7:1Je 15:16
Diut. 7:1Je 10:15-17
Diut. 7:1Di 20:1
Diut. 7:2Ọg 33:52
Diut. 7:2Le 27:29; Jos 6:17; 10:28
Diut. 7:2Ọp 23:32; 34:15; Di 20:16, 17
Diut. 7:3Jos 23:12, 13; 1Ez 11:1, 2; Ezr 9:2
Diut. 7:4Ọp 34:16; 1Ez 11:4
Diut. 7:4Di 6:14, 15
Diut. 7:5Ọp 23:24; 34:13
Diut. 7:5Di 16:21, 22
Diut. 7:5Di 7:25; 12:2, 3
Diut. 7:6Ọp 19:5, 6; Di 14:2; Em 3:2
Diut. 7:7Di 10:15
Diut. 7:7Di 10:22
Diut. 7:8Je 22:16, 17
Diut. 7:8Ọp 6:6; 13:3, 14
Diut. 7:9Ọp 34:6, 7
Diut. 7:10Ilu 2:22; 2Pi 3:7
Diut. 7:13Le 26:9
Diut. 7:13Le 26:4
Diut. 7:13Je 13:14, 15
Diut. 7:14Di 33:29; Ọm 147:20
Diut. 7:14Ọp 23:26; Di 28:11; Ọm 127:3
Diut. 7:15Di 28:15, 27
Diut. 7:16Di 7:1, 2; 20:16; Jos 10:28
Diut. 7:16Je 15:16; Le 18:25; Di 9:5
Diut. 7:16Ọp 20:3
Diut. 7:16Ọp 23:33; Di 12:30; Ikp 2:2, 3; Ọm 106:36
Diut. 7:17Ọg 13:31
Diut. 7:18Di 1:29; 31:6; Ọm 27:1; Aịz 41:10
Diut. 7:18Ọp 14:13
Diut. 7:19Neh 9:10, 11; Jer 32:20
Diut. 7:19Di 4:34
Diut. 7:19Ọp 23:28; Jos 3:10
Diut. 7:20Ọp 23:29; Di 2:25; Jos 2:9; 24:12
Diut. 7:21Ọg 14:9
Diut. 7:21Di 10:17; 1Sa 4:7, 8
Diut. 7:22Ọp 23:30
Diut. 7:23Di 9:3
Diut. 7:24Jos 10:24; 12:1
Diut. 7:24Ọp 17:14; Ọm 9:5
Diut. 7:24Di 11:25; Jos 1:5; Ro 8:31
Diut. 7:24Jos 11:14
Diut. 7:25Di 12:3; 1Ih 14:12
Diut. 7:25Aịz 30:22
Diut. 7:25Di 27:15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 7:1-26

Diuterọnọmi

7 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-akpọbata unu n’ala ahụ unu ga-abanye ma biri na ya,+ ọ ga-ekpochapụrụ unu mba ndị dị ọtụtụ,+ ya bụ, ndị Het, ndị Gegash, ndị Amọraịt,+ ndị Kenan, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ mba asaa ndị dị ọtụtụ ma dị ike karịa unu.+ 2 Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefe ha n’aka unu, unu ga-emerikwa ha.+ Hụnụ na unu bibiri ha.+ Unu na ha agbala ndụ. Unu emekwarala ha ebere ọ bụla.+ 3 Unu na ha agọla ọgọ. Unu akpọrọla ụmụ unu ndị nwaanyị kpọnye ụmụ ha ndị nwoke. Unu alụtakwarala ụmụ unu ndị nwoke ụmụ ha ndị nwaanyị.+ 4 N’ihi na ha ga-eme ka ụmụ unu kwụsị ife m wee fewe chi ọzọ dị iche iche.+ Jehova ga-ewesazi unu oké iwe, ọ ga-ebibikwa unu n’egbughị oge.+

5 “Kama, ihe a ka unu ga-eme ha: Kwatusịanụ ebe ịchụàjà ha, kụtusịanụ ogidi arụsị ha,+ gbutusịanụ ogwe osisi arụsị* ha,+ kpọọkwanụ arụsị ha a pịrị apị ọkụ.+ 6 N’ihi na unu bụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ, Jehova bụ́ Chineke unu ahọrọkwala unu ka unu bụrụ ndị ya, ndị pụrụ iche n’ime ndị niile nọ n’ụwa.+

7 “Ihe mere Jehova ji hụ unu n’anya ma họrọ unu abụghị maka na unu dị ọtụtụ karịa ndị ọzọ niile,+ n’ihi na ọ bụ unu kacha nta ná ndị niile.+ 8 Kama, ọ bụ maka na Jehova hụrụ unu n’anya nakwa maka na ọ na-emezu iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà+ mere Jehova ji jiri aka ya dị ike kpọpụta unu, ka o wee napụta unu n’ebe unu nọ na-agba ohu,*+ n’aka Fero eze Ijipt. 9 O dokwara unu anya na Jehova bụ́ Chineke unu bụ ezi Chineke, Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi, onye na-anaghị emebi ọgbụgba ndụ ya na ndị hụrụ ya n’anya na ndị na-edebe iwu ya gbara, na-ahụkwa ha n’anya* ruo otu puku ọgbọ.+ 10 Ma ọ na-ebibi ndị kpọrọ ya asị, si otú ahụ kwụọ ha ụgwọ ihe ha metara.+ Ọ gaghị egbu oge ịta ndị kpọrọ ya asị ahụhụ. Ọ ga-akwụ ha ụgwọ ihe ha metara. 11 N’ihi ya, lezienụ anya ka unu na-edebe iwu ya, na-eso ntụziaka ya, na-emekwa ihe ndị o kpebiri ka unu na-eme, bụ́ ihe ndị m na-enye unu n’iwu taa.

12 “Ọ bụrụ na unu ana-erube isi n’ihe ndị Jehova bụ́ Chineke unu kpebiri ka unu na-eme, na-emekwa ha, ọ ga-emezu ọgbụgba ndụ ya ma hụ unu n’anya* otú ọ ṅụụrụ nna nna unu hà n’iyi. 13 Ọ ga-ahụ unu n’anya, gọzie unu ma mee ka unu mụbaa. Ọ ga-eme ka unu mụta ọtụtụ ụmụ.*+ Ọ ga-agọzikwa ihe unu kụrụ n’ala unu, ọka* unu, mmanya ọhụrụ unu, mmanụ unu,+ ụmụ ehi unu na ụmụ ìgwè ewu na atụrụ unu, n’ala ahụ ọ ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na ọ ga-enye unu.+ 14 Unu ga-abụ ndị a kacha gọzie agọzie n’ime ndị ọzọ niile.+ A gaghị enwe nwoke ma ọ bụ nwaanyị n’ime unu na-agaghị amụta nwa. A gaghịkwa enwe anụ ụlọ unu na-agaghị amụta nwa.+ 15 Jehova ga-ewepụrụ unu ọrịa niile. Ọ gaghị eme ka unu rịa ọrịa ọjọọ ọ bụla unu hụrụ n’Ijipt.+ Kama, ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ unu asị rịa ha. 16 Unu ga-ebibi ndị niile Jehova bụ́ Chineke unu na-enyefe n’aka unu.+ Unu* emerela ha ebere.+ Unu efekwala chi ha dị iche iche ofufe,+ n’ihi na ọ ga-abụrụ unu ọnyà.+

17 “Ọ bụrụ na unu ekwuo n’obi unu, sị, ‘Mba ndị a dị ọtụtụ karịa anyị. Olee otú anyị ga-esi achụpụ ha?’+ 18 unu atụla ha egwu.+ Chetaranụ onwe unu ihe Jehova bụ́ Chineke unu mere Fero na Ijipt niile,+ 19 nnukwu ahụhụ a tara ha nke unu ji anya unu hụ na ihe àmà na ọrụ ebube+ na aka siri ike na ike Jehova bụ́ Chineke unu ji kpọpụta unu.+ Ọ bụ ihe Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ndị niile unu na-atụ egwu.+ 20 Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka egwu jide ha ruo mgbe ndị fọrọ afọ+ na ndị na-ezoro unu onwe ha nwụchara. 21 Unu atụla ha ụjọ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu.+ Ọ bụ onye ukwu na Chineke e kwesịrị ịtụ egwu.+

22 “Jehova bụ́ Chineke unu ga-eji nke nta nke nta chụpụrụ unu mba ndị a.+ A gaghị ekwe ka unu bibie ha ọsọ ọsọ, ka anụ ọhịa ghara ịmụba tagbusiwe unu. 23 Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefe ha n’aka unu ma merie ha kpamkpam ruo mgbe e bibichara ha.+ 24 Ọ ga-enyefe ndị eze ha n’aka unu.+ Unu ga-ehichapụkwa aha ha n’ụwa.*+ E nweghị onye ga-anọchiri unu ụzọ+ ruo mgbe unu kpochapụrụ ha.+ 25 Unu ga-akpọ arụsị ha a pịrị apị, bụ́ ndị ha ji mere chi, ọkụ.+ Agụụ ọlaọcha na ọlaedo dị n’arụsị ndị ahụ agụla unu.+ Unu ewerekwala ha, ka ha ghara ịbụrụ unu ọnyà, n’ihi na ọ bụ arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+ 26 Unu ewebatala ihe Chineke kpọrọ asị n’ụlọ unu wee si otú ahụ bụrụ ndị a ga-ebibi ebibi otú a ga-ebibi ihe ahụ. Unu ga-asọ ihe ahụ oyi, kpọọkwa ya asị n’ihi na ọ bụ ihe a ga-ebibi ebibi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya