Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Jehova na-enyere onye na-enweghị onye na-enyere ya aka aka

        • Ndị ajọ omume na-ekwu na Chineke adịghị (4)

        • Ndị nọ ná nsogbu na-arịọ Jehova arịrịọ (14)

        • ‘Jehova bụ Eze ruo mgbe ebighị ebi’ (16)

Abụ Ọma 10:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 13:1; 22:1; Jer 14:8

Abụ Ọma 10:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:17
  • +Ọm 7:14, 16; 37:7; Ilu 5:22; 26:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1995, p. 29

Abụ Ọma 10:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ya.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Onye anyaukwu na-agọzi onwe ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:9; Ho 12:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1995, p. 29

Abụ Ọma 10:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 14:1, 2; 53:1; Zef 1:12

Abụ Ọma 10:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:35
  • +Aịz 26:11; Ho 14:9

Abụ Ọma 10:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka m zọhie ụkwụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 14:16; Ek 8:11

Abụ Ọma 10:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 3:14
  • +Ọm 7:14; 12:2; 55:21

Abụ Ọma 10:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 1:10, 11
  • +Ọm 17:9, 11

Abụ Ọma 10:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ọhịa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 38:39, 40; Ọm 17:12; 59:3
  • +Ọm 140:5; Jer 5:26

Abụ Ọma 10:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 8:11
  • +Ọm 73:3, 11; 94:3, 7; Ezi 8:12; 9:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2007, p. 20

Abụ Ọma 10:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “welie aka gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 3:7
  • +Maị 5:9
  • +Ọm 9:12; 35:10

Abụ Ọma 10:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1995, p. 29-30

Abụ Ọma 10:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nwa na-enweghị nne na nna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 9:26; 2Ih 6:23
  • +1Pi 4:19
  • +Di 10:17, 18; Ọm 146:9; Hib 13:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Nke 2, p. 289

Abụ Ọma 10:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Gbajie aka onye ajo omume.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 38:15

Abụ Ọma 10:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:18; Ọm 145:13; Jer 10:10; Da 4:34; 1Ti 1:17
  • +Ọm 9:5; 44:2

Abụ Ọma 10:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:18
  • +1Ih 29:18, 19
  • +Ilu 15:8; 1Pi 3:12

Abụ Ọma 10:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:4
  • +Aịz 51:12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 10:1Ọm 13:1; 22:1; Jer 14:8
Ọma 10:2Ọp 14:17
Ọma 10:2Ọm 7:14, 16; 37:7; Ilu 5:22; 26:27
Ọma 10:3Ọp 15:9; Ho 12:8
Ọma 10:4Ọm 14:1, 2; 53:1; Zef 1:12
Ọma 10:5Ọm 37:35
Ọma 10:5Aịz 26:11; Ho 14:9
Ọma 10:6Ilu 14:16; Ek 8:11
Ọma 10:7Ro 3:14
Ọma 10:7Ọm 7:14; 12:2; 55:21
Ọma 10:8Ilu 1:10, 11
Ọma 10:8Ọm 17:9, 11
Ọma 10:9Job 38:39, 40; Ọm 17:12; 59:3
Ọma 10:9Ọm 140:5; Jer 5:26
Ọma 10:11Ek 8:11
Ọma 10:11Ọm 73:3, 11; 94:3, 7; Ezi 8:12; 9:9
Ọma 10:12Ọm 3:7
Ọma 10:12Maị 5:9
Ọma 10:12Ọm 9:12; 35:10
Ọma 10:142Ez 9:26; 2Ih 6:23
Ọma 10:141Pi 4:19
Ọma 10:14Di 10:17, 18; Ọm 146:9; Hib 13:6
Ọma 10:15Job 38:15
Ọma 10:16Ọp 15:18; Ọm 145:13; Jer 10:10; Da 4:34; 1Ti 1:17
Ọma 10:16Ọm 9:5; 44:2
Ọma 10:17Ọm 9:18
Ọma 10:171Ih 29:18, 19
Ọma 10:17Ilu 15:8; 1Pi 3:12
Ọma 10:18Ọm 72:4
Ọma 10:18Aịz 51:12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 10:1-18

Abụ Ọma

ל [Lamed]

10 Jehova, gịnị mere i ji guzoro n’ebe dị anya?

Gịnị mere i ji zoo n’oge m na-ata ahụhụ?+

 2 Mpako na-eme ka onye ajọ omume na-achụ onye na-enweghị onye na-enyere ya aka,+

Ma nkata ọjọọ ọ na-akpa ga-ekpudo ya.+

 3 N’ihi na onye ajọ omume na-eji ihe ndị na-agụ ya* agụụ etu ọnụ,+

Ọ na-agọzikwa onye anyaukwu.*

נ [Nun]

Ọ na-elelị Jehova anya.

 4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta.

Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+

 5 Ihe na-agaziri ya,+

Ma, o nweghị ike ịghọta iwu gị.+

Ọ na-achị ndị iro ya niile ọchị.

 6 Ọ na-ekwu n’obi ya, sị: “E nweghị ihe ga-eme ka m daa.*

Ọdachi agaghị adakwasị m+

Malite n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”

פ [Pee]

 7 Ọ na-abụ ndị mmadụ ọnụ mgbe niile, na-agha ụgha, na-eyikwa ndị mmadụ egwu.+

Ọ na-eji ire ya akpata nsogbu, jirikwa ya na-ekwu okwu ọjọọ.+

 8 Ọ na-ezo n’ebe dị nso n’obodo chechie ndị mmadụ.

Ọ na-esi n’ebe o zoro pụta gbuo onye aka ya dị ọcha.+

ע [Ayin]

Ọ na-achagharị anya, na-achọ onye ga-adaba n’aka ya.+

 9 Ọ na-echere n’ebe o zoro ka ọdụm nọ n’ọgba ya.*+

Ọ na-echere ka o jide onye na-enweghị onye na-enyere ya aka.

Ọ na-esechi ụgbụ ya, onye na-enweghị onye na-enyere ya aka atọ n’ime ya.+

 10 Ọ na-echi onye o jidere ọnụ n’ala ma kwatuo ya.

Ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha na-adaba n’aka ya.

 11 Ọ na-asị n’obi ya: “Chineke echefuola.+

O wepụla ihu ya.

Ọ naghị ahụ ihe na-eme.”+

ק [Kof]

12 Jehova, biko, bilie.+ Chineke, biko, kpaa ike.*+

Echefula ndị na-enweghị onye na-enyere ha aka.+

13 Gịnị mere onye ajọ omume ji lelịa Chineke?

Ọ na-asị n’obi ya: “Ị gaghị asị m zaa ajụjụ ihe m mere.”

ר [Resh]

14 Ma ị na-ahụ ndị ahụ na-akpata nsogbu na ahụhụ.

Ị na-ele anya hụ ha ma lebara ha anya.+

Onye dabara n’aka ha na-arịọ gị ka i nyere ya aka.+

Ọ bụ gị na-enyere nwa na-enweghị nna* aka.+

ש [Shin]

15 Napụ onye ajọ omume ike,*+

Ka ọ ga-abụ ị chọọ ihe ọjọọ ọ na-eme,

Ị gaghịzi ahụ ya.

16 Jehova bụ Eze ruo mgbe niile ebighị ebi.+

E bibiela mba dị iche iche, e wepụkwala ha n’ụwa.+

ת [Tọọ]

17 Ma Jehova, ị ga-anụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+

Ị ga-eme ka obi sie ha ike+ ma gee ha ntị.+

18 Ị ga-ekpere ụmụ na-enweghị nna na ndị a na-emegbu emegbu ikpe ziri ezi,+

Ka mmadụ efu ọ bụla nọ n’ụwa wee ghara ime ka ha tụọ egwu ọzọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya