Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 19
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Mbụ

      • Ịlaịja gbara ọsọ ndụ ka Jezibel ghara igbu ya (1-8)

      • Jehova mere ka Ịlaịja hụ ya n’ugwu Horeb (9-14)

      • Ịlaịja ga-ete Hazel, Jihu, na Ịlaịsha mmanụ (15-18)

      • A họpụtara Ịlaịsha ka ọ nọchie Ịlaịja (19-21)

1 Ndị Eze 19:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 16:29; 21:25
  • +1Ez 16:31
  • +1Ez 18:40

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 101

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 18

1 Ndị Eze 19:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ka chi m mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya.”

  • *

    Ma ọ bụ “ka mkpụrụ obi gị dị ka mkpụrụ obi ndị amụma ahụ i gburu.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 101

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 18-19

1 Ndị Eze 19:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gbaa ọsọ maka mkpụrụ obi ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:15; 1Sa 27:1
  • +Je 21:31
  • +Jos 15:21, 28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 101-102

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 19

1 Ndị Eze 19:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ya.”

  • *

    Ma ọ bụ “wepụ mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:15; Job 3:21; Jo 4:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 158

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2019, p. 15-16

    Ụlọ Nche,

    3/15/2014, p. 15

    7/1/2011, p. 19-20

    5/15/1997, p. 13

    Ṅomie, p. 102-103

1 Ndị Eze 19:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 10:8-10; Ọrụ 12:7
  • +Ọm 34:7; Hib 1:7, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 103

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 20

1 Ndị Eze 19:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 103

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 20

1 Ndị Eze 19:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 103

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 20

1 Ndị Eze 19:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:1; 19:18; Mal 4:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 103-104

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 20-21

1 Ndị Eze 19:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 11:32, 38

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 104

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 21

1 Ndị Eze 19:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “iwepụ mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:4, 5; Ọg 25:11; Ọm 69:9
  • +Di 29:24, 25; Ikp 2:20; 1Ez 8:9; 2Ez 17:15
  • +1Ez 18:4
  • +1Ez 19:2; Ro 11:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 104

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 21

1 Ndị Eze 19:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 33:22
  • +Ọm 50:3; Aịz 29:6
  • +1Sa 14:15; Job 9:6; Ọm 68:8; Ne 1:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 37-38, 42-43

    Ṅomie, p. 104-106

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 21-22

1 Ndị Eze 19:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:11
  • +Ọp 34:5, 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 37-38, 42-43

    Ṅomie, p. 104-107

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 21-22

    5/15/1997, p. 13

1 Ndị Eze 19:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:6

1 Ndị Eze 19:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “iwepụ mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:20; Ọm 78:37; Aịz 1:4; Jer 22:9
  • +Ro 11:2, 3

1 Ndị Eze 19:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 8:7, 8; Em 1:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 106-107

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 22

    5/15/1997, p. 13

1 Ndị Eze 19:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ịlaịsha pụtara “Chineke Bụ Nzọpụta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 9:1-3, 30-33
  • +2Ez 2:9, 15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1997, p. 13

1 Ndị Eze 19:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 8:12; 10:32; 13:3
  • +2Ez 9:14, 24; 10:6, 7, 23, 25
  • +2Ez 2:23, 24

1 Ndị Eze 19:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 11:4
  • +Ọp 20:5
  • +Ho 13:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ṅomie, p. 107

    Ụlọ Nche,

    7/1/2011, p. 22

1 Ndị Eze 19:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 2:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/2014, p. 12

    11/1/1997, p. 30-31

    9/1/1990, p. 16

1 Ndị Eze 19:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1997, p. 30-31

1 Ndị Eze 19:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 24:13; 2Ez 2:3; 3:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1997, p. 30-31

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Eze 19:11Ez 16:29; 21:25
1 Eze 19:11Ez 16:31
1 Eze 19:11Ez 18:40
1 Eze 19:3Ọp 2:15; 1Sa 27:1
1 Eze 19:3Je 21:31
1 Eze 19:3Jos 15:21, 28
1 Eze 19:4Ọg 11:15; Job 3:21; Jo 4:3
1 Eze 19:5Da 10:8-10; Ọrụ 12:7
1 Eze 19:5Ọm 34:7; Hib 1:7, 14
1 Eze 19:8Ọp 3:1; 19:18; Mal 4:4
1 Eze 19:9Hib 11:32, 38
1 Eze 19:10Ọp 20:4, 5; Ọg 25:11; Ọm 69:9
1 Eze 19:10Di 29:24, 25; Ikp 2:20; 1Ez 8:9; 2Ez 17:15
1 Eze 19:101Ez 18:4
1 Eze 19:101Ez 19:2; Ro 11:2, 3
1 Eze 19:11Ọp 33:22
1 Eze 19:11Ọm 50:3; Aịz 29:6
1 Eze 19:111Sa 14:15; Job 9:6; Ọm 68:8; Ne 1:5
1 Eze 19:12Di 4:11
1 Eze 19:12Ọp 34:5, 6
1 Eze 19:13Ọp 3:6
1 Eze 19:14Di 31:20; Ọm 78:37; Aịz 1:4; Jer 22:9
1 Eze 19:14Ro 11:2, 3
1 Eze 19:152Ez 8:7, 8; Em 1:4
1 Eze 19:162Ez 9:1-3, 30-33
1 Eze 19:162Ez 2:9, 15
1 Eze 19:172Ez 8:12; 10:32; 13:3
1 Eze 19:172Ez 9:14, 24; 10:6, 7, 23, 25
1 Eze 19:172Ez 2:23, 24
1 Eze 19:18Ro 11:4
1 Eze 19:18Ọp 20:5
1 Eze 19:18Ho 13:2
1 Eze 19:192Ez 2:8
1 Eze 19:21Ọp 24:13; 2Ez 2:3; 3:11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Eze 19:1-21

Ndị Eze nke Mbụ

19 Ehab+ gara kọọrọ Jezibel+ ihe niile Ịlaịja mere na otú o si jiri mma agha gbuo ndị amụma ahụ niile.+ 2 Jezibel wee zie mmadụ ka o zie Ịlaịja, sị: “Ka chi m taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike,* ma ọ bụrụ na n’ụdị oge a echi emeghị m ka ị dị ka ndị amụma ahụ i gburu!”* 3 Egwu wee tụwa Ịlaịja, ya ebilie gbaa ọsọ ndụ,*+ gbaga Bia-shiba+ dị na Juda.+ Ọ hapụkwara onye na-ejere ya ozi ebe ahụ. 4 O ji otu ụbọchị gaa ije garuo ala ịkpa. Mgbe o ruru, ọ gara nọrọ ọdụ n’okpuru otu osisi a na-akpọ brum. Ọ rịọkwara Chineke ka ọ* nwụọ. Ọ sịrị: “Jehova, biko, o zuola. Mee ka m nwụọ,*+ n’ihi na akaghị m nna nna m hà mma.”

5 Mgbe o kwuchara ihe a, ya edinara ala n’okpuru osisi brum ahụ, ụra eburu ya. Ma, otu mmụọ ozi bịara metụ ya aka,+ sị ya: “Bilie rie nri.”+ 6 Mgbe o lere anya, ọ hụrụ achịcha dị n’elu nkume dị ọkụ na otu nnukwu iko mmiri. E dosara ha n’akụkụ isi ya. Ọ tara achịcha ahụ, ṅụọ mmiri ahụ, dinarakwa. 7 Mmụọ ozi Jehova mechara bịa nke ugboro abụọ metụkwa ya aka, sị: “Bilie rie nri, n’ihi na ebe ị ga-aga dị ezigbo anya.” 8 O biliri rie nri, ṅụọkwa mmiri, nwetazie ume o ji gaa ije ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. Ọ gagidere ruo Horeb, bụ́ ugwu nke ezi Chineke.+

9 Mgbe o ruru ebe ahụ, ọ banyere n’otu ọgba,+ rahụkwa na ya n’abalị ahụ. Ma, Jehova jụrụ ya, sị: “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme ebe a?” 10 Ya asị: “Eji m ezigbo ịnụ ọkụ n’obi na-efe Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha.+ Ma ndị Izrel ahapụla ọgbụgba ndụ gị.+ Ha akụtuola ebe ịchụàjà gị, jirikwa mma agha gbuo ndị amụma gị,+ ya afọzie naanị m. Ugbu a, ha na-achọ igbu m.”*+ 11 Ma Chineke sịrị ya: “Gaa guzoro n’ihu Jehova n’ugwu a.” Jehova nọkwa na-agafe Ịlaịja,+ oké ifufe ana-agbawa ugwu na nnukwu nkume n’ihu Jehova.+ Ma, Jehova anọghị n’ifufe ahụ. Mgbe ifufe ahụ kwụsịrị, ala mara jijiji,+ ma, Jehova anọghị n’ala ọma jijiji ahụ. 12 Mgbe ala ọma jijiji ahụ kwụsịrị, ọkụ gbawara.+ Ma, Jehova anọghị n’ọkụ ahụ. Mgbe ọkụ ahụ nyụrụ, a nụrụ olu onye weturu olu na-ekwu okwu.+ 13 Ozugbo Ịlaịja nụrụ ya, ọ chịịrị uwe e ji mara ya fụchie ihu ya+ gaa guzoro n’ọnụ ọgba ahụ. Ma, otu olu jụrụ ya, sị: “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme ebe a?” 14 Ya asị: “Eji m ezigbo ịnụ ọkụ n’obi na-efe Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha. Ma ndị Izrel ahapụla ọgbụgba ndụ gị.+ Ha akụtuola ebe ịchụàjà gị, jirikwa mma agha gbuo ndị amụma gị, ya afọzie naanị m. Ugbu a, ha na-achọ igbu m.”*+

15 Jehova asị ya: “Gaghachi n’ala ịkpa Damaskọs. Ị garuo, tee Hazel mmanụ+ ka ọ bụrụ eze Siria. 16 Ị ga-agakwa tee Jihu nwa nwa Nimshaị mmanụ+ ka ọ bụrụ eze Izrel, teekwa Ịlaịsha* nwa Shefat, onye Ebel-mehola, mmanụ ka ọ bụrụ onye amụma ga-anọchi gị.+ 17 Onye ọ bụla Hazel na-ejighị mma agha gbuo,+ Jihu ga-egbu ya.+ Onye ọ bụla Jihu na-ejighị mma agha gbuo, Ịlaịsha ga-egbu ya.+ 18 A ka nwere puku mmadụ asaa (7,000) n’Izrel,+ ndị na-egbutụbereghị Bel ikpere n’ala,+ ndị na-esusutụbeghịkwa ya ọnụ.”+

19 Ịlaịja wee si ebe ahụ pụọ, hụ Ịlaịsha nwa Shefat ka o ji ehi iri abụọ na anọ e jikọrọ abụọ abụọ na-akọ ọrụ. Ha niile nọ ya n’ihu, ma, yanwa nọ na-edu abụọ ndị ikpeazụ. Ịlaịja gakwuuru ya wụkwasị ya uwe e ji mara ya.+ 20 Ịlaịsha wee hapụ ehi ndị ahụ gbakwuru Ịlaịja, sị ya: “Biko, ka m gaa susuo nne m na nna m ọnụ, mụ abịazie sowe gị.” Ya asị ya: “Gawa, egbochighị m gị ịga.” 21 Ọ laghachiziri, kpụrụ ehi abụọ chụọ àjà, jiri osisi e ji jikọta ehi ndị ahụ sie anụ ha, bupụtakwara ya ndị mmadụ, ha erie. Mgbe ha richara, o sooro Ịlaịja, malitekwa ijere ya ozi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya