Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Solomọn gwara ndị Izrel okwu (1-11)

      • Ekpere Solomọn ji nyefee Chineke ụlọ nsọ (12-42)

2 Ihe E Mere 6:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:21; 1Ez 8:12, 13; Ọm 97:2

2 Ihe E Mere 6:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 132:13, 14

2 Ihe E Mere 6:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:14-21

2 Ihe E Mere 6:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2005, p. 19

2 Ihe E Mere 6:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:5, 6

2 Ihe E Mere 6:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 48:1
  • +2Sa 7:8; 1Ih 28:4

2 Ihe E Mere 6:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:2; 1Ez 5:3

2 Ihe E Mere 6:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “nwa gị, nke ga-esi n’úkwù gị pụta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 17:4

2 Ihe E Mere 6:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 28:5; 29:23
  • +1Ih 17:11

2 Ihe E Mere 6:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 40:20; 1Ez 8:9

2 Ihe E Mere 6:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:22

2 Ihe E Mere 6:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu kubit bụ sentimita 44.5 (inch 17.5). Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 6:36
  • +1Ez 8:54

2 Ihe E Mere 6:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:9; 1Ez 8:23-26

2 Ihe E Mere 6:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:6
  • +2Sa 7:12, 13; 1Ih 22:10

2 Ihe E Mere 6:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 132:12
  • +1Ez 2:4

2 Ihe E Mere 6:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 7:48
  • +2Ih 2:6; Aịz 40:12; Ọrụ 17:24
  • +1Ez 8:27-30; Aịz 66:1

2 Ihe E Mere 6:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 26:2

2 Ihe E Mere 6:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 6:10
  • +2Ez 19:20; 2Ih 30:27
  • +2Ih 7:12-14; Maị 7:18

2 Ihe E Mere 6:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ịṅụ iyi a na-ekwu okwu ya ebe a bụ nke a na-ata onye ṅụrụ ya ahụhụ ma ọ bụrụ na ihe o kwuru abụghị eziokwu ma ọ bụkwanụ ma ọ bụrụ na o meghị ihe ọ ṅụrụ iyi na ọ ga-eme.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:31, 32

2 Ihe E Mere 6:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Kpọọkwa onye ezi omume onye ezi omume.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 34:11
  • +Aịz 3:10, 11; Ezi 18:20

2 Ihe E Mere 6:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:14, 17; Jos 7:8, 11; Ikp 2:14
  • +1Ez 8:33, 34
  • +Da 9:3, 19
  • +Ezr 9:5

2 Ihe E Mere 6:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 57:15
  • +Ọm 106:47

2 Ihe E Mere 6:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ị taala ha ahụhụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:19; Di 28:23
  • +Ezi 14:13
  • +1Ez 8:35, 36

2 Ihe E Mere 6:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 30:20, 21; 54:13
  • +1Ez 18:1

2 Ihe E Mere 6:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ọnụ ụzọ ámá obodo ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ru 1:1; 2Ez 6:25
  • +Le 26:14, 16; Di 28:21, 22
  • +Em 4:9; Hag 2:17
  • +Di 28:38; Joe 1:4
  • +2Ih 12:2; 32:1
  • +1Ez 8:37-40

2 Ihe E Mere 6:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 6:10
  • +2Ih 20:5, 6
  • +2Ih 33:13
  • +Ilu 14:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2010, p. 11

    3/15/2008, p. 12-13

    1/1/2004, p. 32

    4/15/1997, p. 4

2 Ihe E Mere 6:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 63:15
  • +Ọm 130:4
  • +1Sa 16:7; 1Ih 28:9; Jer 11:20; 17:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2010, p. 11

    3/15/2008, p. 12-13

    1/1/2004, p. 32

2 Ihe E Mere 6:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:48; Ru 1:16; 2Ez 5:15; Aịz 56:6, 7; Ọrụ 8:27
  • +1Ez 8:41-43

2 Ihe E Mere 6:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:27; 46:10

2 Ihe E Mere 6:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 31:2; Jos 8:1; Ikp 1:1, 2; 1Sa 15:3
  • +1Ez 8:44, 45
  • +2Ih 14:11; 20:5, 6

2 Ihe E Mere 6:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 37:36

2 Ihe E Mere 6:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 130:3; Ek 7:20; Ro 3:23
  • +Le 26:34; 1Ez 8:46-50; Da 9:7

2 Ihe E Mere 6:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:40; Ezr 9:6; Neh 1:6; Ọm 106:6; Da 9:5

2 Ihe E Mere 6:38

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 30:1-3; Da 9:2, 3
  • +1Sa 7:3
  • +Da 6:10

2 Ihe E Mere 6:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 51:36, 37

2 Ihe E Mere 6:40

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gbasara ebe a.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 7:15; 16:9; Ọm 65:2; Aịz 37:17

2 Ihe E Mere 6:41

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ka e yiwe ndị nchụàjà gị nzọpụta dị ka uwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 28:2
  • +Ọm 65:4; 132:8-10

2 Ihe E Mere 6:42

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 1:34; Ọm 18:50
  • +Ọrụ 13:34

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 6:1Ọp 20:21; 1Ez 8:12, 13; Ọm 97:2
2 Ihe 6:2Ọm 132:13, 14
2 Ihe 6:31Ez 8:14-21
2 Ihe 6:5Di 12:5, 6
2 Ihe 6:6Ọm 48:1
2 Ihe 6:62Sa 7:8; 1Ih 28:4
2 Ihe 6:72Sa 7:2; 1Ez 5:3
2 Ihe 6:91Ih 17:4
2 Ihe 6:101Ih 28:5; 29:23
2 Ihe 6:101Ih 17:11
2 Ihe 6:11Ọp 40:20; 1Ez 8:9
2 Ihe 6:121Ez 8:22
2 Ihe 6:131Ez 6:36
2 Ihe 6:131Ez 8:54
2 Ihe 6:14Di 7:9; 1Ez 8:23-26
2 Ihe 6:151Ez 3:6
2 Ihe 6:152Sa 7:12, 13; 1Ih 22:10
2 Ihe 6:16Ọm 132:12
2 Ihe 6:161Ez 2:4
2 Ihe 6:18Ọrụ 7:48
2 Ihe 6:182Ih 2:6; Aịz 40:12; Ọrụ 17:24
2 Ihe 6:181Ez 8:27-30; Aịz 66:1
2 Ihe 6:20Di 26:2
2 Ihe 6:21Da 6:10
2 Ihe 6:212Ez 19:20; 2Ih 30:27
2 Ihe 6:212Ih 7:12-14; Maị 7:18
2 Ihe 6:221Ez 8:31, 32
2 Ihe 6:23Job 34:11
2 Ihe 6:23Aịz 3:10, 11; Ezi 18:20
2 Ihe 6:24Le 26:14, 17; Jos 7:8, 11; Ikp 2:14
2 Ihe 6:241Ez 8:33, 34
2 Ihe 6:24Da 9:3, 19
2 Ihe 6:24Ezr 9:5
2 Ihe 6:25Aịz 57:15
2 Ihe 6:25Ọm 106:47
2 Ihe 6:26Le 26:19; Di 28:23
2 Ihe 6:26Ezi 14:13
2 Ihe 6:261Ez 8:35, 36
2 Ihe 6:27Aịz 30:20, 21; 54:13
2 Ihe 6:271Ez 18:1
2 Ihe 6:28Ru 1:1; 2Ez 6:25
2 Ihe 6:28Le 26:14, 16; Di 28:21, 22
2 Ihe 6:28Em 4:9; Hag 2:17
2 Ihe 6:28Di 28:38; Joe 1:4
2 Ihe 6:282Ih 12:2; 32:1
2 Ihe 6:281Ez 8:37-40
2 Ihe 6:29Da 6:10
2 Ihe 6:292Ih 20:5, 6
2 Ihe 6:292Ih 33:13
2 Ihe 6:29Ilu 14:10
2 Ihe 6:30Aịz 63:15
2 Ihe 6:30Ọm 130:4
2 Ihe 6:301Sa 16:7; 1Ih 28:9; Jer 11:20; 17:10
2 Ihe 6:32Ọp 12:48; Ru 1:16; 2Ez 5:15; Aịz 56:6, 7; Ọrụ 8:27
2 Ihe 6:321Ez 8:41-43
2 Ihe 6:33Ọm 22:27; 46:10
2 Ihe 6:34Ọg 31:2; Jos 8:1; Ikp 1:1, 2; 1Sa 15:3
2 Ihe 6:341Ez 8:44, 45
2 Ihe 6:342Ih 14:11; 20:5, 6
2 Ihe 6:35Aịz 37:36
2 Ihe 6:36Ọm 130:3; Ek 7:20; Ro 3:23
2 Ihe 6:36Le 26:34; 1Ez 8:46-50; Da 9:7
2 Ihe 6:37Le 26:40; Ezr 9:6; Neh 1:6; Ọm 106:6; Da 9:5
2 Ihe 6:38Di 30:1-3; Da 9:2, 3
2 Ihe 6:381Sa 7:3
2 Ihe 6:38Da 6:10
2 Ihe 6:39Jer 51:36, 37
2 Ihe 6:402Ih 7:15; 16:9; Ọm 65:2; Aịz 37:17
2 Ihe 6:411Ih 28:2
2 Ihe 6:41Ọm 65:4; 132:8-10
2 Ihe 6:421Ez 1:34; Ọm 18:50
2 Ihe 6:42Ọrụ 13:34
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 6:1-42

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

6 Solomọn kwuru n’oge ahụ, sị: “Jehova, i kwuru na ị ga-ebi n’ígwé ojii.+ 2 Ma ugbu a, m rụọlara gị nnukwu ụlọ ka ọ bụrụ ebe ị ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi.”+

3 Ka ndị Izrel niile guzo ọtọ,+ eze tụgharịrị, chee ha ihu ma gọzie ha. 4 O kwukwara, sị: “Ka e too Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ji ọnụ ya kwe Devid nna m nkwa, jirikwa aka ya mezuo ya ma sị, 5 ‘Malite n’ụbọchị m si n’ala Ijipt kpọpụta ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ebo niile n’Izrel ka a rụọ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m.+ Ọ dịghịkwa onye m họọrọ ka ọ bụrụ onye ndú ndị Izrel bụ́ ndị m. 6 Ma ahọrọla m Jeruselem+ ka a nọrọ na ya na-eto aha m. Ahọrọkwala m Devid ka ọ chịwa ndị Izrel bụ́ ndị m.’+ 7 Ọ dị Devid nna m n’obi ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke Izrel.+ 8 Ma Jehova gwara Devid nna m, sị, ‘Ị gbalịala, ebe ọ bụ na ọ dị gị n’obi ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha m. 9 Ma, ọ bụghị gị ga-arụ ụlọ ahụ. Kama, ọ bụ nwa a ga-amụrụ gị* ga-arụ ụlọ ahụ a ga-anọ na-eto aha m.’+ 10 Jehova emezuokwala nkwa o kwere, n’ihi na anọchiela m Devid nna m, m nọkwa n’ocheeze Izrel,+ otú Jehova kwere ná nkwa.+ Arụọkwala m ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke Izrel. 11 Ọ bụkwa n’ime ya ka m dọsara Igbe e tinyere mbadamba nkume ndị e dere ọgbụgba ndụ Jehova na ndị Izrel gbara.”+

12 Solomọn bịaziri guzoro n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, n’ihu ndị Izrel niile, gbasaa aka ya abụọ.+ 13 (Solomọn adịla mbụ jiri ọla kọpa rụọ ihe dị elu a na-eguzo ekwu okwu ma dọsa ya n’etiti ogige ụlọ ahụ.+ Ogologo ya dị kubit* ise, obosara ya adị kubit ise, ma ogo ya dị kubit atọ. Solomọn guzokwa n’elu ihe ahụ.) O gburu ikpere n’ala n’ihu ndị Izrel niile, gbasaa aka ya abụọ chee ha n’eluigwe.+ 14 O kwuziri, sị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel, ọ dịghị Chi dị ka gị n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa. Gị na mmadụ gbaa ndụ, ị na-emezu ihe unu kwekọrịtara. Ị na-egosikwa ndị ohu gị na ị hụrụ ha n’anya, ya bụ, ndị ji obi ha niile na-eme ihe i kwuru.+ 15 I mezuola nkwa i kwere ohu gị Devid bụ́ nna m.+ I ji ọnụ gị kwe ya nkwa a. I jirikwala aka gị mezuo ya taa.+ 16 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke Izrel, mezuokwa nkwa a i kwere ohu gị Devid bụ́ nna m. I kwere ya nkwa, sị: ‘Ọ bụrụhaala na ụmụ gị ejisie ike na-edebe iwu m+ otú gịnwa debere,+ ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ gị ga-anọ n’ocheeze Izrel.’ 17 Ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke Izrel, biko, mezuo nkwa i kwere Devid ohu gị.

18 “Ma Chineke ọ̀ ga-eso ụmụ mmadụ biri n’ụwa n’eziokwu?+ Eluigwe, ya bụ, eluigwe niile, enweghị ike ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ a m rụrụ.+ 19 Jehova bụ́ Chineke m, biko, gee ntị n’ekpere ohu gị na-ekpe nakwa n’arịrịọ ọ na-arịọ ka i meere ya amara. Nụkwa ákwá ohu gị na-ebesara gị ka i nyere ya aka na ekpere ọ na-ekpe n’ihu gị. 20 Biko, ka anya gị dịrị n’ụlọ a ehihie na abalị, n’ebe a i kwuru na a ga-anọ na-eto aha gị.+ Geekwa ntị n’ekpere ohu gị chere ihu ebe a na-ekpe. 21 Biko, nụrụ arịrịọ ohu gị na-arịọ gị ka i nyere ya aka, nụrụkwa nke ndị Izrel bụ́ ndị gị ga-arịọ gị mgbe ha chere ihu ebe a+ kpee ekpere. Nọrọ n’eluigwe ebe i bi+ nụ ya. Biko, nụ ya ma gbaghara.+

22 “Ọ bụrụ na mmadụ emehie mmadụ ibe ya, e meekwa ka ọ ṅụọ iyi,* ya abịakwa n’ihu ebe ịchụàjà gị dị n’ụlọ a+ ka ọ ṅụọ iyi, 23 biko, nọrọ n’eluigwe nụrụ, meekwa ihe gbasara ya. Kpeere ndị ohu gị ikpe. Mee ka onye ajọ omume buru ihe o metara,+ ka ọ bụrụ ụgwọ ọrụ ya. Kwuokwa na aka onye ezi omume dị ọcha,* kwụọkwa ya ụgwọ maka ezi omume ya.+

24 “Ọ bụrụ na ndị iro emerie ndị Izrel bụ́ ndị gị n’ihi na ha na-emehie gị,+ ha emechaa lọghachikwute gị ma bịa n’ụlọ a+ nọrọ n’ihu gị too aha gị,+ kpee ekpere,+ rịọkwa gị arịrịọ ka i meere ha amara, 25 biko, nọrọ n’eluigwe nụrụ arịrịọ ha,+ gbaghara mmehie ndị Izrel bụ́ ndị gị, ma kpọghachi ha n’ala i nyere ha na ndị nna nna hà.+

26 “Ọ bụrụ na eluigwe akpọchie, mmiri akwụsịkwa izo+ n’ihi na ndị Izrel nọ na-emehie gị,+ ha chee ihu ebe a kpee ekpere, too aha gị, hapụkwa mmehie ha maka na i menyela ha ihere,*+ 27 biko, nọrọ n’eluigwe nụrụ arịrịọ ha, gbagharakwa mmehie ndị ohu gị, ya bụ, ndị Izrel bụ́ ndị gị. Zi ha ụzọ dị mma ha kwesịrị iso,+ meekwa ka mmiri zoo+ n’ala gị nke i nyere ndị gị ka ọ bụrụ nke ha.

28 “Ọ bụrụ na ụnwụ adaa n’ala a,+ ma ọ bụ e nwee ọrịa na-efe efe,+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na ihe ndị gị kụrụ n’ubi akpọnwụọ, ma ọ bụ ihe ndị ha nwe amaa ebu,+ ma ọ bụkwanụ, ọ bụrụ na igurube ma ọ bụ ụkpara+ ebibie ihe ndị ha kụrụ n’ubi, ma ọ bụ, ọ bụrụ na ndị iro ha anọchibido ha n’obodo ha ọ bụla,*+ ma ọ bụ, ha ana-ata ụdị ahụhụ ọ bụla ma ọ bụ na-arịa ụdị ọrịa ọ bụla,+ 29 ọ bụrụ na otu onye n’ime ha ma ọ bụ ha niile bụ́ ndị gị agbasaa aka chee ụlọ a ihu+ kpee ekpere+ ma ọ bụ rịọ gị ka i meere ha amara,+ (n’ihi na onye ọ bụla ma ihe bụ́ nsogbu ya na ahụhụ ọ na-ata),+ 30 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi+ nụrụ, gbagharakwa ha.+ Kwụọkwa onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà, n’ihi na ị ma obi onye ọ bụla (n’eziokwu, ọ bụ naanị gị ma obi ndị mmadụ).+ 31 Ihe a ga-eme ka ha na-atụ egwu gị, na-eme ihe otú ị chọrọ ụbọchị niile ha dị ndụ n’ala i nyere nna nna anyị hà.

32 “Ọ bụrụkwa na onye mba ọzọ, onye na-abụghị onye Izrel, onye sikwa n’obodo dị anya bịa n’ihi aha gị dị ebube,+ n’ihi aka gị siri ike, nakwa n’ihi ike gị, abịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+ 33 biko, nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ekpere ya, meekwara ya ihe niile ọ na-arịọ gị, ka ndị niile nọ n’ụwa wee mara aha gị,+ na-atụkwa egwu gị otú ndị Izrel bụ́ ndị gị na-eme, ka ha wee marakwa na m rụrụ ụlọ a ka a nọrọ na-eto aha gị.

34 “Ọ bụrụ na ndị gị agaa ịlụso ndị iro ha agha n’ebe ị sị ha gaa,+ ha echeekwa ihu n’obodo a ị họọrọ nakwa n’ụlọ a m rụrụ ka a nọrọ na-eto aha gị,+ rịọ gị ka i nyere ha aka,+ 35 nọrọ n’eluigwe nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, mesookwa ha otú dị mma.+

36 “Ọ bụrụ na ha emehie gị (n’ihi na ọ dịghị mmadụ ọ bụla na-anaghị eme mmehie),+ gị ewesa ha ezigbo iwe, nyefeekwa ha n’aka ndị iro, ndị meriri ha adọrọkwa ha n’agha laa ebe dị nso ma ọ bụ ebe dị anya,+ 37 anya emechaakwa doo ha ebe ahụ a dọọrọ ha n’agha laa, ha alọghachikwute gị ma rịọ gị ka i meere ha amara n’obodo ndị dọọrọ ha n’agha, ha asịkwa, ‘Anyị emehiela, anyị emejọọla, anyị akpaala àgwà ọjọọ,’+ 38 ha anọrọkwa n’obodo ndị dọọrọ ha n’agha+ jiri obi ha niile na mkpụrụ obi* ha niile lọghachikwute gị,+ ha echeekwa ihu n’ụlọ a m rụrụ ka a nọrọ na-eto aha gị, nke dị n’ala i nyere ndị nna nna ha nakwa n’obodo ị họọrọ,+ kpee ekpere, 39 biko, nọrọ n’eluigwe, ebe i bi, nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, mesookwa ha otú dị mma+ ma gbaghara ndị gị mehiere gị.

40 “Biko, Chineke m, ka anya gị dịrị n’ebe ndị ga-ekpe ekpere ebe a nọ, ka ntị gị nụkwa ekpere niile ha ga-ekpe ebe a.*+ 41 Jehova Chineke, ka gị na igbe ọgbụgba ndụ, nke na-egosi na ị dị ike, nọrọ ebe a zuru ike.+ Jehova Chineke, ka ndị nchụàjà gị na-egosi na ọ bụ gị na-azọpụta mmadụ.* Ka ndị na-erubere gị isi ṅụrịakwa ọṅụ n’ihi ihe ọma.+ 42 Jehova Chineke, ajụla onye i tere mmanụ.+ Cheta otú i si gosi Devid ohu gị na ị hụrụ ya n’anya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya